Social Media Week Lagos: Ihe mere ndị mmadụ ji ekwu maka ya

Social Media Week Lagos 2020 mere na Landmark Centre, Victoria Island, Lagos
Nkọwa foto, Social Media Week Lagos 2020 mere na Landmark Centre, Victoria Island, Lagos
    • Onye dere ya, Chioma Nkemdilim
    • Ndị mere akụkọ a, Senior Broadcast Journalist, Igbo Service
  • Mgbe e biputara ya
  • Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Izuụka maka soshal midia bụ nke a kpọrọ 'Social Medial Week' bụ ogbakọ a na-eme na Legos kwa afọ ọbụla.

Ọ bụ ebe ndị na-arụ ọrụ dị icheiche na-agbakọ iji nwe mkparịtaụka gbasara ihe ndị na-ewu ewu na ihe ndị ọzọ dị mkpa metụtara etu ndị mmadụ na ụlọọrụ si eji ịntanetị eme ihe.

Afọ a ga-eme ya afọ asatọ kamgbe e jiri hibe ya izuụka a na Naịjirịa.

Ndị mmadụ na-esi ebe dị iche iche na Naịjirịa na mba dị icheiche abịa maka ya.

Ọgbakọ SMW nke afọ a bidoro na ụbọchị 23 nke ọnwa Febụwarị rụọ 28.

Isiokwu nke agbadoro ụkwụ na ya n'afọ a bụ 'HUMAN.X', ọ bụ mkparịtaụka dị mkpa metụtara ọdịmma mmadụ dịka o siri gbasa ụlọọrụ ndị na-arụpụta ihe na ụzọ obibi n'obodo.

Lee ihe ndị mmadụ kwuru maka ya:

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Skip X post, 2

End of X post, 2

Skip X post, 3

End of X post, 3

Skip X post, 4

End of X post, 4

Skip X post, 5

End of X post, 5

Skip X post, 6

End of X post, 6

Skip X post, 7

End of X post, 7

Skip X post, 8

End of X post, 8

BBC Africa nwere otu mkparịtaụka abụọ.

Nke mbụ mere n'ụbọchị Mọnde, isiokwu ya bụ 'Ịkwalite ọnụọgụgụ ndị na-ege gị ntị n'ịntanetị'.

Skip X post, 9
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 9

Skip X post, 10

End of X post, 10

Nke abụọ mere n'ụbọchị Frịdae. Isiokwụ ya bụ 'Nkwalite olu ụmụnwaanyị'.

Onyeisi BBC News Igbo Adline Okere so na ya.

Skip X post, 11
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 11

Skip X post, 12

End of X post, 12

Akụkọ ga-amasị gị: