Etu nwoke meriri ọrịa Ebola si laghachi sonye n'ọrụ ịzọputa ndụ
Etu nwoke meriri ọrịa Ebola si laghachi sonye n'ọrụ ịzọputa ndụ
Mgbe e biputara ya
Dr Kasereka Raymond na-arụ ọrụ na Butembo, na mpaghara Ugwu Kivu na mba DR Congo.
Mpaghara ahụ enweela ihe karịrị mmadụ 1,400 nwụrụ n'ihi ọrịa Ebola kamgbe ọnwa May 2026.
O so na ndị gbakerela n'ọrịa ahụ.
Dr Kasereka butere nje Ebola dịka ọna-enye aka ịgwọ ndị butere nje ahụ.
Cheta na mba DR Congo na-ebu agha megide mfesa ọrịa Ebola nke kacha njọ kamgbe mba ahụ.
Ihe karịrị mmadụ 11,000 ebutela nje Ebola kamgbe ọnwa May 2025





