Emetụbeghi m 'fake miracle' - Prophet Odumeje

Aha onyonyo, Emetụbeghi m 'fake miracle' - Prophet Odumeje
Emetụbeghi m 'fake miracle' - Prophet Odumeje
Mgbe e biputara ya

Onye amụma a ma ama bụ Chukwuemeka Ohanaemere e ji Odumeje maara ekwuola na ihe ịrịbaama ndị ọ na-eme bụ nke ezigbo ya si n'ike Jesus Christ.

O kwuru nke a na mkparịtaụka pụrụiche ya na BBC nwere, bụ ebe o kwuru na ọ malitere ịrụ ọrụ Chineke n'afọ 1996 n'okporoụzọ Onitsha, Anambra State.

Odumeje kwuru na ọ maghị na ọ ga-abụ onye amụma, na ọ bụ site na nguzobe nke Chineke, onye ọ sị bịakwutere nne ya mgbe ọ dị ime ya ma sị ya na nwa o bu n'afọ ga-abụ oke onye amụma.

Kirie ihe ndị o kwuru n'uju: