You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ihe ị ga-eme iji gbanahụ mgbu ma ị na-ahụ nsọ gị
Ihe ị ga-eme iji gbanahụ mgbu ma ị na-ahụ nsọ gị
- Onye dere ya, Marvelous Obomanu
- Ndị mere akụkọ a, Journalist
Iso n'ime ụmụnwaanyị ndị na-agabiga ihe mgbu oge ha na-ahu nsọ ha? Bute oche ka ọkammụta n'ihe gbasara ahụike ụmụnwaanyị bụ Faye Iketubosin, onyeisi ụlọọgwụ George's Memorial Medical Centre kọwaara gị ihe kpatara ya nakwa ihe ị ga-eme iji beleta ihe mgbu ahụ