You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
DSS akpụpụla Malami na nwa ya nwoke n'ụlọikpe ọzọ maka ebubo iyi ọha egwu
Akụkọ Abubakar Malami bụbu ọkaiwu ukwu Naịjirịa nakwa mịnịsta na-ahụ maka ikpe ziri ezi nke ụlọọrụ DSS na-ebo ebubo iyi ọha egwu
ADC na-eme nnukwu ọgbakọ ha n'agbanyeghị esemokwu banyere onye bụ onyeisioche ha
Esemokwu ahụ bụ ihe mere ụlọọrụ Independent National Electoral Commission (Inec) jiri kwuo na ha agaghị ahụta David Mark maọbụ Nafiu Bala dịka onyeisioche pati ADC ruo oge ụlọikpe kpebiri ikpe ahụ.
Ụlọikpe Ukwu Etiti enyela El-Rufai ntọhapụ beelu mana ụlọikpe Steeti atọhapụbeghị ya
Ụlọikpe Ukwu etiti dị na Kaduna Steeti ahụ nyere ya ntọhapụ beelu ahụ n'ụbọchị Tuzde 14 Eprel, 2026.
Emeghị m nrụrụaka n'ụdị ọbụla oge m bụ mịnịsta – Diezani Alison-Madueke
Alison-Madueke bụbu Mịnịsta mmanụ agbidi na Naịjirịa gọnarịrị ebubo nrụrụaka ndị a niile ụlọikpe boro ya ma kwuo na aka ya dị ọcha.
Ndị uweojii ejidela mmadụ 33 a na-enyo enyo na mwakpo ụlọụka Kwara Steeti
Nnyocha mbụ gosiri na ndị ejidere nwere njikọ na mpụ ndị gụnyere izu ohi, izu ohi ngwaagha na ịtọrọ mmadụ.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Eprel 15, 2026, Duration 0,58
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tuzde Eprel 14, 2026.
Ernest Obodo ga-abụ onye nchịkọta dayọsis Abakaliki dịka Bishọp Chukwu lara mmụọ
Nzukọ ụka Katọlik ahọpụtala Ernest Anaezichukwu Obodo ka ọ bụrụ onye nchịkọta dayọsis nke Abakaliki, ka Bishọp Nworie Chukwu lara mmụọ.
Ihe gọọmenti, ndịagha, ndị a ma ama kwuru gbasara ogbunigwe ndịagha tụrụ n'okeala Yobe na Borno Steeti
Atiku Abubakar kwuru na ogbunigwe ahụ gburu ọtụtụ ndị ahịa aka ha dị ọcha abụghị naanị ihe mwute, kama, ọ bụ ịda mba dị egwu nke kwesịrị ịkpasu onye ọbụla nwere ezi uche iwe.
"Lee aha ndị na-akwado Ipob, Iswap na otu ndị ọzọ na-eyi ndụ egwu" Gọọmenti Naịjirịa
Ihe ndekọ ahụ e wepụtara n'ụbọchị Fraịde ewepụtaghị ozi rijuru afọ gbasara ndị a kpọrọ aha.
E liela ozu Odira Nwobu n'obodo ya dị n'Anambra Steeti
Odira Nwobu bụ onye na-eme ejije nwụrụ na mba Saụt Afrịka n'ụbọchị Mọnde 24 Nọvemba, 2025.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
Kuziere m
Kpalite mmụọ m
Iko Mba Afrịka 2025
4-0: Naịjirịa agbaala Mozambik ụkwụ n'éhé
Ademola Lookman gbapeere Super Eagles ụzọ site n'ịsụnye goolu mbụ ha na nkeji iri abụọ ịmaaka ahụ malitere.
Vidio, Zaa Ngwangwa : Etu m si banye 'Super Eagles'-Francis Uzoho, Duration 1,29
Ọgbaabọọlụ bụ Francis Uzoho akọwala etu o siri banye otu egwu bọọlụ 'Super Eagles'.
Naịjirịa etiwaala Tanzanịa ka akị oyibo Nsugbe
Semi Ajayi na Ademola Lookman gosiri nke ha ji biri.
AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a
Lee etu asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2025 si kwụrụ ugbua na tebụlụ.
Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles
Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.
Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025
Ụlọọrụ BBC Sport Afrịka nnyochara ndị ọgbaa bọọlụ isii a na-elejere anya n'asọmpi Afcon 2025 ga-ebido na Moroko na 21 Disemba ruo 18 Jenụwarị
Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ
Asọmpi Afcon 2025 ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 na mba Moroko.