'Sheik Masussuka bụ nwoke na-agwakarị anyị ka anyị dị n'otu'

Aha onyonyo, 'Sheik Masussuka bụ nwoke na-agwakarị anyị ka anyị dị n'otu'
'Sheik Masussuka bụ nwoke na-agwakarị anyị ka anyị dị n'otu'
Mgbe e biputara ya

Kemgbe ndị ojiegbe gbagburu ụkochukwu ụka Alakụba a ma ama bụ Sheik Yahya Masussuka n'ụlọ ya n'obodo Dutsen-Ma dị na Katsina state ụbọchị Monde, ọtụtụ ndị mmadụ ka kpụ nwoke ahụ dịka ha na-arụ ụjụ nwoke ahụ a ma ama maka ị na-akpo oku ka ndị ụka Kraịstị na ndị ụka Alakụnaba biri n'udo na ịdịnotu.

Ụfọdụ kọwara BBC Igbo etu ihe siri mee, ebe ụfọdụ kọwapụtara ihe ha ga-eji echeta Odogwu nwoke ahụ nwere ụlọọrụ mgbasaozi Koran ma bụrụkwa onye riterela nturuugo.

Kirie ya n'uju ebe a.