Ọ bụ na nrọ ka a gwara egwu Ide Mama - Nwaada Chidimma Aguocha

Aha onyonyo, Ọ bụ na nrọ ka a gwara egwu Ide Mama - Nwaada Chidimma Aguocha
Ọ bụ na nrọ ka a gwara egwu Ide Mama - Nwaada Chidimma Aguocha
    • Onye dere ya, Michael Ngene
    • Ndị mere akụkọ a, Journalist
    • Ebeg o si, Legọs
    • Onye dere ya, DOnald Wogu
    • Ndị mere akụkọ a, Video Journalist
    • Ebeg o si, Legọs
  • Mgbe e biputara ya

Nwaada Chidimma Aguocha bụ nwaanyị na-eme ekpere eji egwu 'Mary bụ Ide Mama Mụ' were maara.

Na mkparịtaụka pụrụ iche nke ya na BBC News Igbo nwere na nso nso a, ka ọ kọwara etu ya siri malite ọrụ ụka ekpere nakwa ọrụ ịzụpụta ndị ntoroọbịa n'ọrụ ekpere.

Kirie ya n'uju ebe a.