NDC ga-emeri n’ogige ntuliaka, anyị agaghị aga ụlọịkpe tribunal - Hussain
NDC ga-emeri n’ogige ntuliaka, anyị agaghị aga ụlọịkpe tribunal - Hussain
- Onye dere ya, Michael Illediagu
- Ndị mere akụkọ a, Journalist
- Ebeg o si, Legọs
- Onye dere ya, Orji Nnachi
- Ndị mere akụkọ a, Video Journalist
- Ebeg o si, Legọs
- Onye dere ya, Chukwunaeme Obiejesi
- Ndị mere akụkọ a, Journalist
- Ebeg o si, Akwa
- Mgbe e biputara ya
Onyeisi otu na-ahụ maka achụmnta vootu nke pati Nigeria Democratic (NDC) bụ Hussain Abdulkarim, bụ pati onye bụbu gọvanọ Anambra state bụ Peter Obi ji azọ ọkwa onyeisiala na ntuliaka afọ 2027, akọwaala etu pati ahụ si agba mbọ iji merie na ntuliaka ahụ.
Hussain kọwapụtara nke a na mkparịtaụka pụrụiche nke ya na BBC nwere na nso nso a.
Kirie ya n'uju ebe a.






