Gịnị mere ndị ntorobịa ji eme ngagharịiwe na mba dí iche iche n'ụwa n’otu oge?

Aha onyonyo, Gen Z Protests: Gịnị mere ndị ntorobịa ji eme ngagharịiwe na mba ndị n’otu oge?
Gịnị mere ndị ntorobịa ji eme ngagharịiwe na mba dí iche iche n'ụwa n’otu oge?
Ngagharịiwe ndị Gen Z
Mgbe e biputara ya

A na-akpọ ya ngagharịiwe ndị Gen Z, mana gịnị mere ndị ntorobịa ji eme ngagharịiwe na mba ndị a n’otu oge?

Enwere ihe jikọrọ ngagharịiwe ndị a?

Ha na-agbakọ n’ịntaneti, oge ụfọdụ enweghị onye a ma bụ onyeisi ha.

Ụfọdụ na-eghomi ibe ya.

Ụmụakwụkwọ Italy kwuru na ha na-eso France.

Mpụtara ha dịkwa iche. Mịnịsta agụmakwụwkọ n’India gbara arụkwaghịm.

Gọọmenti kpụrụ afọ n’ala na Nepal na Bangladesh.

E tinyela ụfọdụ n’oke ahụhụ dị egwu, mee ka ha dajụọ, ma ọ bụkwanụ leghara ha anya kpamkpam.

Kirie ya n'uju ebe a: