Ọtụtụ mmadụ nwụrụ oge ha ṅụchara ‘monkey tail’ e tinyere kemikal e ji echekwa ozu - Onye nwanne ya nwụrụ
Ọtụtụ mmadụ nwụrụ oge ha ṅụchara ‘monkey tail’ e tinyere kemikal e ji echekwa ozu - Onye nwanne ya nwụrụ
Mgbe e biputara ya
Ọtụtụ mmadụ nwụrụ ka ọkụkọ n'obodo Araromi dị na Ondo state ebe ọtụtụ ndị mmadụ ọkachasị ndị ntoroọbịa nwụrụ dịka ha ṅụchara mmanya na-aba n'anya e tinyere ihe ọzọ ha e chere na ọ bụ 'monkey tail'.
Na mkparịtaụka BBC na nwaada Abigail Moses bụ onye nwanne nwoke gbara afọ 34, onye ezinaụlọ ha ji aya isi, nwụrụ dịka ya na ndị enyi ya abụọ ṅụrụ mmanya ahụ, ka Abigail kọwara etu ya bụ ihe siri mee.
Kirie ya n'uju ebe a.






