Ị chọro ima afọ ole ị ga-adị n'ụwa?

Mgbe e biputara ya

Ka a na-ekwu na ndị nọ n'ụwa ugbua na-anọ ndụ karịa ndị gboo, jiri ihe njirimara a ka ị mara afọ ole ị ga-ebiru.

Na nkezi afọ ole a na-atụanya mmadụ ga-adị ndụ site n'ọmụmụ bụ 72 - ya bụ 70 nke nwoke na 75 nke nwaanyị. Mana, nke a na-agbanwe kwa ka ndụ na-aga. Iji maatụ, onye dị afọ 69 ga-atụ anya ibikwa afọ 17 ọzọ.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ọzọ ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ
Skip Vidio and continue reading

Vidio

  • Kedụ ndị ọ bụ ọrụ ha ịchọpụta mịnịstrị adịgboroja na Naịjirịa?
  • Etu m si akwalite egwuregwu Para Badminton na Naịjirịa - Onwukwe Obioma
  • E boola ebubo na otu nwoke gburu nwunye ya, gbaa ọsọ n'Imo Steeti
  • Rabiu Kwankwaso, aka chịburu kano steeti dịka o nye uwe ọcha na okpu mmemme
  • Iwu Naịjirịa ọ kwadoro ndị na-aghọ nwa n'ụzọ ọdịnaala?
  • Amerịka akwaala Ịran mgbọ maka ịwakpo 'Strait of Hormuz'
  • Eji m 'First Class' pụta na mahadum mana ọ bụ ihe nkiri na-enyeju m afọ - Kingsley Omeokwe
  • Etoro m n'ihu ọha dịka nwata na-eme ejije - Ikenta
  • Foto ụgbọala ndị ọrụ nchekwa udo ga-achị
  • Foto Professor Onyegwu
  • Timothy Ofoegbu
  • Nwaanyị ji aka n'isi ya
  • Ihere anaghị eme m n'ọrụaka m bụ imezi 'windscreen' ụgbọala - Chiamaka Ifeanyi
  • Mkpa ọ dị ịgbanyụ ekwentị oge ụgbọelu na-efepụ maọbụ na-efedata - Captain Callistus
  • Gọọmenti Naịjirịa asaala ebubo imefu ego na-anọghị na bọjetị
  • Gọọmenti Naịjirịa eweela iwe maka ụmụafọ ha abụọ e gburu na Saụt Afrịka
  • E jila obi gị niile akwado mmadụ na ntuliaka maka ngharịpụ - Chude Jideonwo
  • Winifred Osakwe bụ ada n'ezinaụlọ ha.
  • A kwụrụ m puku naịra atọ oge m na-amalite ime ejije - Kanaga

Akụkọ akachasị gụọ