Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka
Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.
Mkpuchi Na Eme Ozugbo
Gịnị mere Simon Ekpa ji laghachi n'ụlọikpe ka a tụchara ya mkpọrọ?
Ihe mere ọtụtụ ndị njem jiri tọọ n'okporoụzọ awarawa si Benin gawa Asaba kamgbe ọtụtụ ụbọchị
Onye bụ Nwabueze Buchi George ICPC kwuru nọ n'isi ụlọọrụ adịgboroja ọhụrụ ha chọpụtara?
Ihe anyị ma maka ụlọọrụ adigboroja ọhụrụ ICPC nyochapụtara
Ihe mere Rochas Okorocha ji kpụpụ Gọvanọ Hope Uzodimma n’ụlọikpe
E jidela ndị uweojii ise maka ọgbaaghara Ọnịcha Head Bridge
"Anyị nwuchiela ndị uweojii ise aka ha dị n'ọgbaaghara mere n'Ọnịcha Head Bridge" Ndị uweojii
Ndị na-azọ ọkwa onyeisiala Naịjirịa ebinyela aka n’akwụkwọ nkwekọrịta udo
Ndị Ekwulobia jupụtara n'oke ọṅụ oge onyeisi ụlọọrụ Jezco Oil bụ Chief Joseph Ezeokafor lọtara n'ụlọ ya
Vincent Obianodo: Ihe ị kwesịrị ịma maka onye nwe 'Young Shall Grow Motors'
Aga m akwado Tinubu maka enyemaka ya n’inweta ntuliaka ziri ezi n'Ọshụn
Ademola Adeleke emerila ntuliaka ọkwa gọvanọ Osun steeti
Ụfọdụ ihe ị ga-eme ya abụrụ na ị dara iwu ntuliaka na Naịjirịa
Kedụ etu e si awa ọjị n'ala Igbo?
Ndị niile nyere Adeyemi aka hiwe ụlọọrụ PFIPC kwesịrị inweta ntaramahụhụ - ICPC
Ihe iwu Naịjirịa kwuru maka ịkpọoku igbu mmadụ maọbụ ịkpọasị
Aka ndị uweojii akparala ndị na-ekesa mkpụrụmmiri na anwụrụike n’Anambra
Ihe ise mere dịka a na-akwado ime ntuliaka ọkwa Gọvanọ Osun steeti
Nkọwa banyere nsogbu dapụtara n'etiti EFCC na Gọvanọ Osun steeti
