Ike Ude: 'Ihe mere m ji esekarị ndị Nollywood'
Mgbe e biputara ya
Ike Ude bụ onye na-eme esereese ama ama.
Ọ gwara onye ntaakụkọ BBC Igbo ihe mere o ji etikarị uwe nwata akwụkwọ.
O kwuru na ise ndị Nollywood emela ya ka ọ bụrụ onye ama ama na-eme ihe eserese.